Ezikiel 19:8 Bible Nso (IGBOB)

Mba nile we si n'ala nile anāchi achi megide ya buruburu: ha we b͕asa ub͕u-ha n'aru ya; n'olùlù-ha ka anwudere ya.

Ezikiel 19

Ezikiel 19:1-11