Ezikiel 19:7 Bible Nso (IGBOB)

O we mata ulo ọma nile nke ala ahu, ọ bu kwa obodo nile ha ka o mere nkpọnkpọ ebe; ala ahu na ùjú-ya we tọb͕ọrọ n'efu, site n'olu nke nbib͕ọ-ya.

Ezikiel 19

Ezikiel 19:1-14