Ezikiel 19:12 Bible Nso (IGBOB)

Ewe ropu ya n'ọnuma, n'ala ka atudara ya, ifufe Iru-anyanwu we me ka nkpuru-ya kpọnwua: ab͕ajipuru nkpa-n'aka-ya nile di ike, ha we kpọnwua; ọku ripiara ha.

Ezikiel 19

Ezikiel 19:9-14