Ezikiel 19:11 Bible Nso (IGBOB)

O we nwe nkpa-n'aka di ike ibu nkpa-n'aka-eze nke ndi nāchi achi, ogologo-ya we di elu rue n'etiti alaka b͕ara ọhia, ewe hu ya n'idi-elu-ya n'iba-uba nke alaka-ya nile.

Ezikiel 19

Ezikiel 19:2-14