Eklisiastis 2:23 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ubọchi-ya nile bu nání ihe-nb͕u, nkpasu-iwe ka nweda-n'ala-ya bu kwa; ọbuná n'abali obi-ya edinaghi iraru ura. Nka bu kwa ihe-efu.

Eklisiastis 2

Eklisiastis 2:16-26