Eklisiastis 2:22 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na gini ka madu nwere na ndọb͕u nile ọ nādọb͕u onwe-ya n'ọlu, na nime ncheb͕u nke obi-ya, nke ya onwe-ya nādọb͕u onwe-ya n'ọlu nime ya n'okpuru anyanwu?

Eklisiastis 2

Eklisiastis 2:16-26