Deuteronomi 30:4 Bible Nso (IGBOB)

Ọ buru na onye nke gi enupuru enupu anọ na nsọtu elu-igwe, n'ebe ahu ka Jehova, bú Chineke-gi, gāchikọputa gi, n'ebe ahu ka Ọ gēweputa kwa gi.

Deuteronomi 30

Deuteronomi 30:1-8