Deuteronomi 30:3 Bible Nso (IGBOB)

na Jehova, bú Chineke-gi, gēme ka ndi-gi adọtara n'agha lata, Ọ gēnwe kwa obi-ebere n'aru gi, laghachi, chikọputa gi nime ndi ahu nile, ebe Jehova, bú Chineke-gi, meworo ka i b͕asa.

Deuteronomi 30

Deuteronomi 30:1-4