I we me ya ka ọ fọduru ya nke-ntà ibu Chineke,I ji kwa nsọpuru na ima-nma kpube ya n'isi dika okpu-eze.