N'ihi na, le, ndi nọ gi n'ebe di anya gāla n'iyì:I kpochapuwo onye ọ bula nke nāpu n'aka-Gi akwa iko.