Abù Ọma 73:26-27 Bible Nso (IGBOB)

26. Anu-arum na obim agwusiwo:Oké nkume nke obim na òkèm ka Chineke bu rue mb͕e ebighi-ebi.

27. N'ihi na, le, ndi nọ gi n'ebe di anya gāla n'iyì:I kpochapuwo onye ọ bula nke nāpu n'aka-Gi akwa iko.

Abù Ọma 73