Abù Ọma 56:6 Bible Nso (IGBOB)

Ha nēzukọ, nēzobe onwe-ha,Ndi ahu nēlezi ikiri-ukwum abua anya,Dika ha leworo anya nkpuru-obim.

Abù Ọma 56

Abù Ọma 56:4-12