Abù Ọma 46:7 Bible Nso (IGBOB)

Jehova nke usu nile nke ndi-agha nọyere ayi;Chineke nke Jekob buru ayi ulo-elu. Selah

Abù Ọma 46

Abù Ọma 46:1-10