Abù Ọma 44:3 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ọ bughi mma-agha-ha ka ha ji nweta ala ahu,Ogwe-aka-ha azọputaghi kwa ha:Kama ọ bu aka-nri-Gi, na ogwe-aka-Gi, na ìhè nke iru-Gi,N'ihi na ihe-ha tọrọ Gi utọ.

Abù Ọma 44

Abù Ọma 44:1-11