Abù Ọma 42:9-10 Bible Nso (IGBOB)

9. Ka m'si Chineke, bú nkumem di elu, N'ìhi gini ka I chezọworom?N'ìhi gini ka m'nējeghari nēyi uwe-nkpe nime nmeb͕u onye-iro?

10. Dika asi na eji ihe gwepia ọkpukpum nile, ndi nākpab͕um nātam uta;Mb͕e ha nāsin ogologo ubọchi nile, Òle ebe Chineke-gi nọ?

Abù Ọma 42