Abù Ọma 42:9 Bible Nso (IGBOB)

Ka m'si Chineke, bú nkumem di elu, N'ìhi gini ka I chezọworom?N'ìhi gini ka m'nējeghari nēyi uwe-nkpe nime nmeb͕u onye-iro?

Abù Ọma 42

Abù Ọma 42:1-10