Abù Ọma 20:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Jehova za gi n'ubọchi nkpà,Aha Chineke nke Jekob me ka i nọ n'elu;

2. Si n'ebe nsọ Ya zìe iye-aka-gi,Si kwa na Zaion kwagide gi;

Abù Ọma 20