Abù Ọma 19:13 Bible Nso (IGBOB)

B͕ochi kwa orù-Gi na nmehie-nganga;Ekwela ka ha nāchim: mb͕e ahu ka m'gēzu okè,Agāgukwam n'onye ikpe njehie riri nne nāmaghi.

Abù Ọma 19

Abù Ọma 19:5-13