1. Jehova, ònye gānọ dika ọbìa n'ulo-ikwu-Gi?Ònye gēbi n'ugwu nsọ Gi?
2. Onye nēje ije n'izu-okè, nke nālu kwa ọlu ezi omume,Nke nēkwu kwa ezi-okwu n'obi-ya.
3. O jighi ire-ya kwue okwu-azu,Ọ meghi madu-ibe-ya ihe ọjọ,O bulighi kwa ita-uta megide onye-ab͕ata-obi-ya.