Abù Ọma 15:3 Bible Nso (IGBOB)

O jighi ire-ya kwue okwu-azu,Ọ meghi madu-ibe-ya ihe ọjọ,O bulighi kwa ita-uta megide onye-ab͕ata-obi-ya.

Abù Ọma 15

Abù Ọma 15:1-4