Abù Ọma 136:20-22 Bible Nso (IGBOB)

20. Na Og eze Beshan:N'ihi na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di:

21. O we nye ala-ha ibu ihe-nketa:N'ihi na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di:

22. Iburu Israel, bú orù-Ya, ihe-nketa:N'ihi na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di.

Abù Ọma 136