N'akuku osimiri nile nke Babilon,N'ebe ahu ka ayi nọduru ala, e, ayi kwara ákwá,Mb͕e ayi chetara Zaion.