Abù Ọma 13:4-5 Bible Nso (IGBOB)

4. Ka onye-irom we ghara isi, Akariwom ya n'ike;Ka ndi-nkpab͕um we ghara iteghari egwú ọṅù mb͕e anēwezugam n'ọnọdum.

5. Ma ọ bu ebere-Gi ka mu onwem tukwasiworo obi;Ka obim tegharia egwú ọṅù na nzọputa-Gi:

Abù Ọma 13