Abù Ọma 126:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. Mb͕e Jehova mere ka ndi nālata na Zaion lata,Ayi di ka ndi nārọ nrọ.

2. Mb͕e ahu ọchì nēju ayi ọnu,Iti-nkpu-ọṅù nēju kwa ayi ire:Mb͕e ahu ha nāsi n'etiti mba nile,Jehova emeworo ndia ihe uku.

3. Jehova emeworo ayi ihe uku;Ayi nāṅuri ọṅu.

Abù Ọma 126