Abù Ọma 127:1 Bible Nso (IGBOB)

Ọ buru na Jehova ewughi ulo,N'efu ka ha dọb͕uworo onwe-ha n'ọlu nime ya, bú ndi nēwu ya:Ọ buru na Jehova echeghi obodo,N'efu ka onye-nche muruworo anya.

Abù Ọma 127

Abù Ọma 127:1-3