Ndi-gi bu onyinye-afọ-ofufo n'ubọchi usu-ndi-agha-gi;N'ima-nma nile nke idi-nsọ, site n'afọ nke ututu;Gi nwe igirigi, bú umu-okorọbia-gi.