Abù Ọma 105:15-17 Bible Nso (IGBOB)

15. Si, Unu emetula ndim etere manu aka,Unu emejọ-kwa-la ndi-amumam.

16. O we kpọ oké unwu ka ọ biakwasi ala ahu;Nkpa-n'aka nile, bú achicha, ka Ọ kpajiri.

17. O zìri otù nwoke iga n'iru ha;Erere Josef ka ọ buru orù:

Abù Ọma 105