Abù Ọma 104:15 Bible Nso (IGBOB)

Na manya-vine nke nēme ka obi madu ṅuria,Ime ka iru-ya nēb͕upu site na manu,Na achicha nke nēme ka madu nwe ume n'obi.

Abù Ọma 104

Abù Ọma 104:12-16