Abù-Ákwá 3:46-48 Bible Nso (IGBOB)

46. Ndi-iro-ayi nile asaghepuwo ọnu-ha imegide ayi.

47. Oké egwu na olùlù eruwo ayi aru, itọb͕ọ-n'efu na ntipia.

48. Ọtutu iyi nke juputara na miri ka anyam nērùda, n'ihi ntipia nke ada ndim.

Abù-Ákwá 3