2. Samuel 3:24 Bible Nso (IGBOB)

Joab we biakute eze, si, Gini ka i meworo? le, Abnea biakutere gi; n'ìhi gini ka nka bu, na i zilagawo ya, o we lasia?

2. Samuel 3

2. Samuel 3:19-31