2. Samuel 3:23 Bible Nso (IGBOB)

Joab na usu-ndi-agha nile ndi soro ya we bia, ha we gosi Joab, si, Abnea nwa Nea biakutere eze, o we zilaga ya, o we la n'udo.

2. Samuel 3

2. Samuel 3:15-31