2. Samuel 23:1 Bible Nso (IGBOB)

Ma ndi a bu okwu ikpe-azu nke Devid.Ihe nke si n'ọnu Devid nwa Jesi puta,Na ihe nke si n'ọnu nwoke ahu puta, bú onye emere ka o bilie,Bayere onye nke Chineke Jekob etere manu,Na onye nwere olu di utọ n'ibù abù ọma Israel:

2. Samuel 23

2. Samuel 23:1-10