2. Samuel 22:51 Bible Nso (IGBOB)

Ọ nēme ka nzọputa eze-Ya di uku:Ọ nēme-kwa-ra onye nke Ya etere manu ebere,Bú Devid, Ọ nēme-kwa-ra nkpuru-ya ebere rue mb͕e ebighi-ebi.

2. Samuel 22

2. Samuel 22:42-51