2. Samuel 16:13 Bible Nso (IGBOB)

Devid na ndikom-ya we je n'uzọ ahu: Shimai nēje kwa n'akuku ugwu na ncherita-iru ya, ọ nēje ije we kọcha, tu kwa nkume na ncherita-iru ya, kpoli kwa ájá.

2. Samuel 16

2. Samuel 16:4-23