2. Ndi Kọrint 13:5 Bible Nso (IGBOB)

Nānwanu onwe-unu, ma unu di n'okwukwe-ayi; nānwaputanu onwe-unu. Ma-ọbu ùnu amazughi onwe-unu, na Jisus Kraist nọ nime unu? ma-ọbughi na ọ bu ezie na unu bu ndi ajuru aju.

2. Ndi Kọrint 13

2. Ndi Kọrint 13:4-9