2. Ndi Kọrint 13:4 Bible Nso (IGBOB)

n'ihi na esitere n'adighi-ike kpọgide Ya n'obe, ma O sitere n'ike Chineke nādi ndu. N'ihi na ayi onwe-ayi bu kwa ndi nādighi ike nime Ya, ma ayi gēsite n'ike Chineke n'ebe unu nọ so Ya di ndu.

2. Ndi Kọrint 13

2. Ndi Kọrint 13:1-8