2. Ndi-Eze 4:39 Bible Nso (IGBOB)

Otù onye we pua ba n'ọhia ichikọta akwukwọ nri, ọ huta osisi vine ọhia, chikọta afufa-ọhia nime ya nju uwe-ya, bia, biye ha n'ite ofé: n'ihi na ha amaghi ha.

2. Ndi-Eze 4

2. Ndi-Eze 4:30-44