2. Ndi-Eze 4:38 Bible Nso (IGBOB)

Ma Elaisha biaghachiri rue Gilgal: ma oké unwu di n'ala ahu; umu ndi-amuma nānọdu kwa ala n'iru ya: o we si nwa-okorọbia-ya, Tukwasi ite uku n'ọku, siere umu ndi-amuma ofé.

2. Ndi-Eze 4

2. Ndi-Eze 4:33-44