2. Ndi-Eze 23:18 Bible Nso (IGBOB)

Ọ si, Ya nọduru onwe-ya; ka nwoke ọ bula ghara ichipu ọkpukpu-ya. Ha we rapu ọkpukpu-ya, ha na ọkpukpu onye-amuma ahu nke siri na Sameria bia.

2. Ndi-Eze 23

2. Ndi-Eze 23:15-22