2. Ndi-Eze 23:17 Bible Nso (IGBOB)

O we si, Gini bu ihe-iriba-ama ahu nke mu onwem nāhu? Ndikom obodo ahu we si ya, Ọ bu ílì onye nke Chineke, onye siri na Juda bia, kpọsa ihe ndia nke i meworo megide ebe-ichu-àjà Bet-el.

2. Ndi-Eze 23

2. Ndi-Eze 23:9-21