2. Ndi-Eze 21:8 Bible Nso (IGBOB)

M'gaghi-eme kwa ka ukwu Israel si n'ala nke M'nyere ndi bu nna-ha waghari ọzọ; nání ọ buru na ha elezi anya ime dika ihe nile si di nke M'nyeworo ha n'iwu, na dika iwu nile si di nke orùm, bú Moses, nyēre ha n'iwu.

2. Ndi-Eze 21

2. Ndi-Eze 21:3-9