2. Ndi-Eze 21:7 Bible Nso (IGBOB)

Ọ dọba-kwa-ra arusi apiri api nke Ashera, bú nke o mere, n'ulo ahu nke Jehova siri Devid, si kwa Solomon nwa-ya, N'ulo a, na nime Jerusalem, nke M'rọputaworo n'ebo nile nke Israel, ka M'gētiye aham rue mb͕e ebighi-ebi:

2. Ndi-Eze 21

2. Ndi-Eze 21:1-8