2. Ndi-Eze 19:15 Bible Nso (IGBOB)

Hezekaia we kpe ekpere n'iru Jehova, si, Jehova, bú Chineke Israel, Onye nēbi n'etiti cherubim, Gi onwe-gi bu Chineke, nání Gi, nke ala-eze nile nke uwa; Gi onwe-gi mere elu-igwe na uwa.

2. Ndi-Eze 19

2. Ndi-Eze 19:5-21