2. Ndi-Eze 19:14 Bible Nso (IGBOB)

Hezekaia we nata akwukwọ n'aka ndi-ozi ahu, gua ha: Hezekaia we rigorue ulo Jehova, b͕asa ya n'iru Jehova.

2. Ndi-Eze 19

2. Ndi-Eze 19:6-15