2. Ndi-Eze 18:9 Bible Nso (IGBOB)

O rue, n'arọ nke-anọ nke eze, bú Hezekaia, nke ahu bu arọ nke-asa nke Hoshea nwa Ila, bú eze Israel, na Shalmanesa, bú eze Asiria, rigoro imegide Sameria, nọchigide ya n'agha.

2. Ndi-Eze 18

2. Ndi-Eze 18:6-13