2. Ndi-Eze 18:10 Bible Nso (IGBOB)

Ha we were ya n'ọgwugwu arọ atọ: ọ bu n'arọ nke-isi nke Hezekaia, nke ahu bu arọ nke-iteghete nke Hoshea, bú eze Israel, ka ewere Sameria.

2. Ndi-Eze 18

2. Ndi-Eze 18:1-19