2. Ndi-Eze 14:8 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ahu Amazaia zigara ndi-ozi jekuru Jehoash nwa Jehoahaz nwa Jihu, bú eze Israel, si, Bia, ka ayi lerita onwe-ayi anya n'iru.

2. Ndi-Eze 14

2. Ndi-Eze 14:5-13