2. Ihe Emere 25:9 Bible Nso (IGBOB)

Amazaia we si onye nke Chineke ahu, Ma gini ka ayi gēme bayere ọgu talent ise ahu nke m'nyeworo usu ndi nāpunara madu ihe nke Israel? Onye nke Chineke we si, Jehova nwere ihe inye gi nke bara uba kari.

2. Ihe Emere 25

2. Ihe Emere 25:8-13