1. Ndi Tesalọnaika 4:9 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ dighi unu nkpà ka madu degara unu akwukwọ bayere ihunanya n'ebe umu-nna-unu nọ: n'ihi na unu onwe-unu bu ndi Chineke zíworo ihurita ibe-unu n'anya;

1. Ndi Tesalọnaika 4

1. Ndi Tesalọnaika 4:1-11