1. Ndi Tesalọnaika 4:10 Bible Nso (IGBOB)

n'ihi na unu nēme ya n'ezie n'ebe umu-nna-ayi nile ndi bi na Masedọnia dum nọ. Ma ayi nāriọ unu, umu-nna-ayi, ka unu nābabiga ókè nke-uku kari;

1. Ndi Tesalọnaika 4

1. Ndi Tesalọnaika 4:3-14